Ndị Filipaị 1:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na e meere unu ihe ọma a, ọ bụghị naanị ka unu nwee okwukwe na Kraịst, kamakwa ka unu taa ahụhụ n’ihi ya.+
29 N’ihi na e meere unu ihe ọma a, ọ bụghị naanị ka unu nwee okwukwe na Kraịst, kamakwa ka unu taa ahụhụ n’ihi ya.+