Ndị Filipaị 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Idetara unu ihe ndị m detabuuru unu n’akwụkwọ ozi abụrụghị m nsogbu, kama m na-edetara ya unu ka unu ghara ịba ná nsogbu.
3 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Idetara unu ihe ndị m detabuuru unu n’akwụkwọ ozi abụrụghị m nsogbu, kama m na-edetara ya unu ka unu ghara ịba ná nsogbu.