Ndị Filipaị 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 ka mụ na ya wee dịrị n’otu. Ọ bụghị na m na-asị na m bụ onye ezi omume maka na m na-edebe Iwu.* Kama ọ bụ maka na m nwere okwukwe na Kraịst+ mere e ji were m ka onye ezi omume.+ N’eziokwu, Chineke weere ndị nwere okwukwe ka ndị ezi omume.+
9 ka mụ na ya wee dịrị n’otu. Ọ bụghị na m na-asị na m bụ onye ezi omume maka na m na-edebe Iwu.* Kama ọ bụ maka na m nwere okwukwe na Kraịst+ mere e ji were m ka onye ezi omume.+ N’eziokwu, Chineke weere ndị nwere okwukwe ka ndị ezi omume.+