Ndị Filipaị 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe na-echere ha bụ mbibi. Chi ha bụ afọ ha. Ihe ha ji anya isi bụ ihe kwesịrị ịna-eme ha ihere, uche ha dịkwa n’ihe ndị dị n’ụwa.+ Ndị Filipaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:19 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 4-56/15/2001, p. 1512/1/1990, p. 4-5
19 Ihe na-echere ha bụ mbibi. Chi ha bụ afọ ha. Ihe ha ji anya isi bụ ihe kwesịrị ịna-eme ha ihere, uche ha dịkwa n’ihe ndị dị n’ụwa.+