Ndị Filipaị 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ana m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ihi Onyenwe anyị, na unu amalitekwala iche banyere m ugbu a.+ Ọ bụ eziokwu na unu na-echebu banyere m, ma unu ahụghị otú unu ga-esi gosi ya.
10 Ana m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ihi Onyenwe anyị, na unu amalitekwala iche banyere m ugbu a.+ Ọ bụ eziokwu na unu na-echebu banyere m, ma unu ahụghị otú unu ga-esi gosi ya.