-
Ndị Filipaị 4:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọ bụghị na m na-achọ ka e nye m onyinye, kama m na-achọ ka unu na-arụ ọrụ ọma ndị ga-abakwuru unu uru.