-
Ndị Kọlọsi 1:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 na-edetara ọgbakọ dị na Kọlọsi akwụkwọ ozi a. Unu bụ ndị nsọ na ụmụnna a tụkwasịrị obi, ndị ha na Kraịst dị n’otu.
Ka Chineke Nna anyị meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.
-