Ndị Kọlọsi 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 hichapụkwa iwu ahụ+ e ji aka dee,+ nke na-emegide anyị.+ Ọ bụ ọnwụ Kraịst nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ* ka Chineke ji hichapụ iwu ahụ.+
14 hichapụkwa iwu ahụ+ e ji aka dee,+ nke na-emegide anyị.+ Ọ bụ ọnwụ Kraịst nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ* ka Chineke ji hichapụ iwu ahụ.+