23 Iwu ndị a yiri ihe na-eme ka mmadụ mara ihe, ma ha anaghị eme ka mmadụ ghara ịna-eme ihe na-agụ ya agụụ. Ndị mmadụ na-edebekwa iwu ndị a n’ihi na ha chọrọ iji aka ha na-ekpebi otú ha ga na-esi efe Chineke. Ha na-ata onwe ha ahụhụ+ n’ihi na ha chọrọ ka ndị mmadụ chee na ha dị umeala n’obi.