-
1 Ndị Tesalonaịka 1:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 n’ihi na ọ bụghị naanị okwu anyị gwara unu mere ka unu nụ ozi ọma, kama mmụọ nsọ nyere aka. Obi siri anyị ike na ozi ọma anyị ziri unu bụ eziokwu, ọ kpakwara ike n’ahụ́ unu. Unu makwa ụdị ndị anyị gosiri na anyị bụ n’ihi unu mgbe anyị na unu nọ.
-