1 Ndị Tesalonaịka 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’eziokwu, ụmụnna anyị, unu na-echeta otú anyị si gbaa ezigbo mbọ ma rụsie ọrụ ike. Anyị na-arụ ọrụ ma n’ehihie ma n’abalị ka anyị ghara ịbụrụ onye ọ bụla n’ime unu ibu arọ+ mgbe anyị na-ezi unu ozi ọma Chineke.
9 N’eziokwu, ụmụnna anyị, unu na-echeta otú anyị si gbaa ezigbo mbọ ma rụsie ọrụ ike. Anyị na-arụ ọrụ ma n’ehihie ma n’abalị ka anyị ghara ịbụrụ onye ọ bụla n’ime unu ibu arọ+ mgbe anyị na-ezi unu ozi ọma Chineke.