1 Ndị Tesalonaịka 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anyị ji obi anyị niile arịọsi arịrịọ ike ehihie na abalị ka anyị hụ unu ihu na ihu* nakwa ka anyị nyere unu aka mee ka okwukwe unu sikwuo ike.+
10 Anyị ji obi anyị niile arịọsi arịrịọ ike ehihie na abalị ka anyị hụ unu ihu na ihu* nakwa ka anyị nyere unu aka mee ka okwukwe unu sikwuo ike.+