1 Ndị Tesalonaịka 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ka o wee mee ka obi sie unu ike, meekwa ka unu bụrụ ndị a na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta na ndị dị nsọ n’ihu Chineke anyị,+ bụ́ Nna anyị, n’oge ọnụnọ Onyenwe anyị Jizọs,+ ya na ndị nsọ ya niile.
13 ka o wee mee ka obi sie unu ike, meekwa ka unu bụrụ ndị a na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta na ndị dị nsọ n’ihu Chineke anyị,+ bụ́ Nna anyị, n’oge ọnụnọ Onyenwe anyị Jizọs,+ ya na ndị nsọ ya niile.