1 Ndị Tesalonaịka 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ime otú a ga-eme ka ndị nọ n’èzí hụ na unu na-ebi ndụ dị mma,+ a gharakwa inwe ihe na-akpa unu.