2 Ndị Tesalonaịka 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, anyị ji unu akpa nganga+ n’ọgbakọ dị iche iche nke Chineke n’ihi otú unu si atachi obi ma nwee okwukwe n’agbanyeghị mkpagbu niile a na-akpagbu unu na ahụhụ niile unu na-ata.*+
4 N’ihi ya, anyị ji unu akpa nganga+ n’ọgbakọ dị iche iche nke Chineke n’ihi otú unu si atachi obi ma nwee okwukwe n’agbanyeghị mkpagbu niile a na-akpagbu unu na ahụhụ niile unu na-ata.*+