2 Ndị Tesalonaịka 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe a na-egosi na Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi, nke mere e ji were unu ka ndị ruru eru inweta Alaeze Chineke, bụ́ nke unu na-atara ahụhụ.+
5 Ihe a na-egosi na Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi, nke mere e ji were unu ka ndị ruru eru inweta Alaeze Chineke, bụ́ nke unu na-atara ahụhụ.+