2 Ndị Tesalonaịka 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụ ya mere anyị ji na-ekpere unu ekpere mgbe niile ka Chineke anyị were unu ka ndị ruru eru ịbụ ndị ọ kpọrọ,+ ka o jirikwa ike ya mezuo ihe ọma niile dị ya mma ma mee ka ọrụ niile unu ji okwukwe na-arụ gaa nke ọma.
11 Ọ bụ ya mere anyị ji na-ekpere unu ekpere mgbe niile ka Chineke anyị were unu ka ndị ruru eru ịbụ ndị ọ kpọrọ,+ ka o jirikwa ike ya mezuo ihe ọma niile dị ya mma ma mee ka ọrụ niile unu ji okwukwe na-arụ gaa nke ọma.