-
2 Ndị Tesalonaịka 1:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ọ bụ ka e wee si n’aka unu too aha Onyenwe anyị Jizọs, e tookwa unu maka na unu na ya dị n’otu, n’ihi amara Chineke anyị na nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.
-