1 Timoti 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, ihe mere e ji meere m ebere bụ ka Kraịst Jizọs si n’aka mụnwa kacha bụrụ onye mmehie gosi ndị ga-enwe okwukwe na ya otú o nweruru ndidi, ka ha wee nweta ndụ ebighị ebi.+
16 Ma, ihe mere e ji meere m ebere bụ ka Kraịst Jizọs si n’aka mụnwa kacha bụrụ onye mmehie gosi ndị ga-enwe okwukwe na ya otú o nweruru ndidi, ka ha wee nweta ndụ ebighị ebi.+