1 Timoti 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị ohu na-eje ozi kwesịkwara ịbụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe. Ha agaghị abụ ndị ire abụọ,* ndị na-aṅụ oké mmanya, ma ọ bụ ndị ji anyaukwu achọ ihe ga-abara naanị ha uru.+ 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:8 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55 Ụlọ Nche,9/1/1990, p. 25-26
8 Ndị ohu na-eje ozi kwesịkwara ịbụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe. Ha agaghị abụ ndị ire abụọ,* ndị na-aṅụ oké mmanya, ma ọ bụ ndị ji anyaukwu achọ ihe ga-abara naanị ha uru.+