1 Timoti 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka ndị ohu jiri obi ha niile na-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ihe Chineke na-akụziri anyị nakwa gbasara aha ya.+ 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:1 Ụlọ Nche,2/1/1991, p. 21
6 Ka ndị ohu jiri obi ha niile na-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ihe Chineke na-akụziri anyị nakwa gbasara aha ya.+