2 Timoti 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụkwa n’egwuregwu asọmpi, a naghị enye onye so na ya ihe nrite* ma ọ bụrụ na o rubeghị isi n’iwu na-achị asọmpi ahụ.+ 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:5 Ụlọ Nche,10/1/2011, p. 81/1/2001, p. 28-29
5 Ọ bụrụkwa n’egwuregwu asọmpi, a naghị enye onye so na ya ihe nrite* ma ọ bụrụ na o rubeghị isi n’iwu na-achị asọmpi ahụ.+