Taịtọs 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka ndị ohu na-erubere ndị nwe ha isi n’ihe niile,+ na-agbalị ka ha na-eme ihe dị ndị nwe ha mma, ghara ịna-asa ha okwu, Taịtọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:9 Ụlọ Nche,6/15/1994, p. 22 Ezi Udo, p. 135-136
9 Ka ndị ohu na-erubere ndị nwe ha isi n’ihe niile,+ na-agbalị ka ha na-eme ihe dị ndị nwe ha mma, ghara ịna-asa ha okwu,