Ndị Hibru 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 olee otú a ga-esi ghara ịta anyị ahụhụ ma ọ bụrụ na anyị leghaara nnukwu ihe Chineke mere ka e wee zọpụta anyị anya?+ Ọ bụ Onyenwe anyị malitere ikwu banyere nnukwu ihe a.+ Ndị nụrụ ihe o kwuru gbakwara akaebe na ọ bụ eziokwu. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:3 Ụlọ Nche,5/1/1990, p. 30
3 olee otú a ga-esi ghara ịta anyị ahụhụ ma ọ bụrụ na anyị leghaara nnukwu ihe Chineke mere ka e wee zọpụta anyị anya?+ Ọ bụ Onyenwe anyị malitere ikwu banyere nnukwu ihe a.+ Ndị nụrụ ihe o kwuru gbakwara akaebe na ọ bụ eziokwu.