Ndị Hibru 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, ebe ọ bụ na “ụmụaka” ahụ bụ ụmụ mmadụ ndị nwere anụ ahụ́ na ọbara, ọ ghọkwara mmadụ nke nwere anụ ahụ́ na ọbara,+ ka o wee si n’ọnwụ ya bibie Ekwensu,+ onye nwere ikike ịkpata ọnwụ+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:14 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 103/15/2011, p. 2510/15/2008, p. 31-321/15/2006, p. 277/1/2003, p. 309/1/1999, p. 52/1/1993, p. 6
14 N’ihi ya, ebe ọ bụ na “ụmụaka” ahụ bụ ụmụ mmadụ ndị nwere anụ ahụ́ na ọbara, ọ ghọkwara mmadụ nke nwere anụ ahụ́ na ọbara,+ ka o wee si n’ọnwụ ya bibie Ekwensu,+ onye nwere ikike ịkpata ọnwụ+
2:14 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 103/15/2011, p. 2510/15/2008, p. 31-321/15/2006, p. 277/1/2003, p. 309/1/1999, p. 52/1/1993, p. 6