-
Ndị Hibru 3:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Mgbe Mosis na-eje ozi n’ụlọ Onye ahụ, o rubere isi ka onye ozi. Ozi o jere gbara akaebe banyere ihe ndị a ga-emecha kwuo okwu ha.
-