Ndị Hibru 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ na-emetere ndị na-eme mmehie ebere,* ya bụ, ndị na-eme mmehie maka na ha amaghị ihe ziri ezi, ebe ọ bụ na yanwa na-emekwa mmehie.
2 Ọ na-emetere ndị na-eme mmehie ebere,* ya bụ, ndị na-eme mmehie maka na ha amaghị ihe ziri ezi, ebe ọ bụ na yanwa na-emekwa mmehie.