Ndị Hibru 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma anyị chọrọ ka onye ọ bụla n’ime unu na-arụsi ọrụ ike otú ahụ, ka obi wee sie unu ike ruo ọgwụgwụ+ na unu ga-enweta ihe unu na-atụ anya ya.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:11 Ụlọ Nche,1/1/2006, p. 242/1/2004, p. 30
11 Ma anyị chọrọ ka onye ọ bụla n’ime unu na-arụsi ọrụ ike otú ahụ, ka obi wee sie unu ike ruo ọgwụgwụ+ na unu ga-enweta ihe unu na-atụ anya ya.+