Ndị Hibru 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chineke mekwara ihe yiri ya. Mgbe o kpebiri ime ka o dokwuo ndị ga-eso nweta ihe ahụ e kwere ná nkwa+ anya na nzube ya* anaghị agbanwe agbanwe, ọ ṅụrụ iyi wee gosi na ihe o kwuru bụ eziokwu.
17 Chineke mekwara ihe yiri ya. Mgbe o kpebiri ime ka o dokwuo ndị ga-eso nweta ihe ahụ e kwere ná nkwa+ anya na nzube ya* anaghị agbanwe agbanwe, ọ ṅụrụ iyi wee gosi na ihe o kwuru bụ eziokwu.