Ndị Hibru 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na ndị Iwu ahụ* na-ahọpụta ka ha bụrụ nnukwu ndị nchụàjà bụ ndị na-eme mmehie,+ ma iyi a ṅụrụ+ mgbe e nwechara Iwu ahụ* họpụtara otu Ọkpara, onye e mere ka o zuo okè+ ruo mgbe ebighị ebi. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:28 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 14
28 N’ihi na ndị Iwu ahụ* na-ahọpụta ka ha bụrụ nnukwu ndị nchụàjà bụ ndị na-eme mmehie,+ ma iyi a ṅụrụ+ mgbe e nwechara Iwu ahụ* họpụtara otu Ọkpara, onye e mere ka o zuo okè+ ruo mgbe ebighị ebi.