-
Ndị Hibru 12:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 N’ihi ya, ebe ọ bụ na anyị ga-eketa Alaeze a na-enweghị ike ime ka ọ maa jijiji, ka anyị na-ekwe ka amara Chineke baara anyị uru, nke anyị ga-esi na ya jiri egwu Chineke na-ejere ya ozi dị nsọ nke ọ na-anabata.
-