Ndị Hibru 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na a na-akpọ ozu anụmanụ ọkụ n’azụ ebe a mara ụlọikwuu,+ nnukwu onye nchụàjà ejiri ọbara anụmanụ ndị ahụ chụọ àjà mmehie n’ebe nsọ.
11 N’ihi na a na-akpọ ozu anụmanụ ọkụ n’azụ ebe a mara ụlọikwuu,+ nnukwu onye nchụàjà ejiri ọbara anụmanụ ndị ahụ chụọ àjà mmehie n’ebe nsọ.