-
Ndị Hibru 13:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 nye unu ihe ọma niile ga-eme ka unu na-eme uche ya. Ka o si n’aka Jizọs Kraịst mee ka anyị na-eme ihe dị ya mma. Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
-