Jems 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ihe mere e ji kpọọ nna anyị Ebreham onye ezi omume ọ́ bụghị maka ihe dị mma o mere? Ọ bụ mgbe ọ gbatịchara Aịzik nwa ya n’elu ebe ọ ga-eji ya chụọ àjà ka a kpọrọ ya onye ezi omume.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:21 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 15
21 Ihe mere e ji kpọọ nna anyị Ebreham onye ezi omume ọ́ bụghị maka ihe dị mma o mere? Ọ bụ mgbe ọ gbatịchara Aịzik nwa ya n’elu ebe ọ ga-eji ya chụọ àjà ka a kpọrọ ya onye ezi omume.+