Jems 2:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’eziokwu, otú ahụ ahụ́ nwụrụ anwụ ma ọ bụrụ na ọ naghị eku ume*+ ka okwukwe anyị na-abaghị uru ma ọ bụrụ na anyị anaghị eme ihe dị mma.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:26 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 15-16
26 N’eziokwu, otú ahụ ahụ́ nwụrụ anwụ ma ọ bụrụ na ọ naghị eku ume*+ ka okwukwe anyị na-abaghị uru ma ọ bụrụ na anyị anaghị eme ihe dị mma.+