1 Pita 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na unu ma na ọ bụghị ihe ndị nwere ike imebi emebi, dị ka ọlaọcha ma ọ bụ ọlaedo, ka e ji napụta unu,*+ unu akwụsị ibi ndụ na-enweghị isi na ọdụ nna nna unu hà kụziiri unu.
18 N’ihi na unu ma na ọ bụghị ihe ndị nwere ike imebi emebi, dị ka ọlaọcha ma ọ bụ ọlaedo, ka e ji napụta unu,*+ unu akwụsị ibi ndụ na-enweghị isi na ọdụ nna nna unu hà kụziiri unu.