1 Pita 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na a mụọla unu ọzọ.+ E si ná mkpụrụ na-enweghị ike ịnwụ anwụ* mụọ unu, ọ bụghị mkpụrụ nwere ike ịnwụ anwụ.+ E ji okwu Chineke, onye dị ndụ, onye na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi, mụọ unu.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:23 Ụlọ Nche,4/1/2009, p. 33/15/1991, p. 22
23 N’ihi na a mụọla unu ọzọ.+ E si ná mkpụrụ na-enweghị ike ịnwụ anwụ* mụọ unu, ọ bụghị mkpụrụ nwere ike ịnwụ anwụ.+ E ji okwu Chineke, onye dị ndụ, onye na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi, mụọ unu.+