2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E duhiela ha n’ihi na ha hapụrụ ezigbo ụzọ. Ha esorola ụzọ Belam+ nwa Biọ, onye mere ihe ọjọọ maka na obi ya dị nnọọ n’ụgwọ a ga-akwụ ya.+ 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:15 Ụlọ Nche,9/1/1997, p. 17
15 E duhiela ha n’ihi na ha hapụrụ ezigbo ụzọ. Ha esorola ụzọ Belam+ nwa Biọ, onye mere ihe ọjọọ maka na obi ya dị nnọọ n’ụgwọ a ga-akwụ ya.+