-
2 Pita 3:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 N’eziokwu, o deela banyere ihe ndị a n’akwụkwọ ozi ndị o detaara unu. Ma, ụfọdụ ihe o dere siri ike nghọta, ndị na-aghọtaghịkwa ha na ndị na-akwụsighị ike n’okwukwe na-agbagọ ihe ndị ahụ otú ha na-agbagọkwa ihe ndị ọzọ e dere n’Akwụkwọ Nsọ. A ga-ebibi ha maka ihe a ha na-eme.
-