1 Jọn 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụntakịrị, ihe a bụ awa ikpeazụ. Unu nụrụ na onye na-emegide Kraịst na-abịa.+ E nweedịla ọtụtụ ndị na-emegide Kraịst ugbu a.+ Ọ bụ ya mere anyị ji mara na ihe a bụ awa ikpeazụ. 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:18 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 87 Ụlọ Nche,6/1/2015, p. 14
18 Ụmụntakịrị, ihe a bụ awa ikpeazụ. Unu nụrụ na onye na-emegide Kraịst na-abịa.+ E nweedịla ọtụtụ ndị na-emegide Kraịst ugbu a.+ Ọ bụ ya mere anyị ji mara na ihe a bụ awa ikpeazụ.