1 Jọn 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma ununwa, ka ihe unu nụrụ ná mmalite dịgide n’ime unu.+ Ọ bụrụ na ihe unu nụrụ ná mmalite adịgide n’ime unu, unu na Ọkpara ahụ ga na-adị n’otu, unu na Nna anyị ga na-adịkwa n’otu.
24 Ma ununwa, ka ihe unu nụrụ ná mmalite dịgide n’ime unu.+ Ọ bụrụ na ihe unu nụrụ ná mmalite adịgide n’ime unu, unu na Ọkpara ahụ ga na-adị n’otu, unu na Nna anyị ga na-adịkwa n’otu.