1 Jọn 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nweghị onye hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla.+ Ọ bụrụ na anyị anọgide na-ahụ ibe anyị n’anya, Chineke ga-anọgide n’ime anyị, a ga-emekwa ka ịhụnanya ya zuo okè n’ime anyị.+
12 E nweghị onye hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla.+ Ọ bụrụ na anyị anọgide na-ahụ ibe anyị n’anya, Chineke ga-anọgide n’ime anyị, a ga-emekwa ka ịhụnanya ya zuo okè n’ime anyị.+