-
1 Jọn 4:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Otú anyị si mara na anyị na ya ka dị n’otu, yanwa na anyịnwa adịrịkwa n’otu, bụ maka na o nyela anyị mmụọ ya.