2 Jọn 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ịhụnanya pụtara anyị ịna-ebi ndụ otú o nyere n’iwu.+ Ihe a bụ ihe o nyere n’iwu, otú unu nụrụ ya ná mmalite, na unu kwesịrị ịna-ahụ ibe unu n’anya.
6 Ịhụnanya pụtara anyị ịna-ebi ndụ otú o nyere n’iwu.+ Ihe a bụ ihe o nyere n’iwu, otú unu nụrụ ya ná mmalite, na unu kwesịrị ịna-ahụ ibe unu n’anya.