3 Jọn 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha niile kọrọ akụkọ ọma banyere Dimitriọs, eziokwu ahụ gbakwaara ya àmà. N’eziokwu, anyị na-ekwukwa okwu ọma banyere ya.* Ị makwa na ihe anyị na-ekwu* bụ eziokwu. 3 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2017, p. 28
12 Ha niile kọrọ akụkọ ọma banyere Dimitriọs, eziokwu ahụ gbakwaara ya àmà. N’eziokwu, anyị na-ekwukwa okwu ọma banyere ya.* Ị makwa na ihe anyị na-ekwu* bụ eziokwu.