Jud 1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Abụ m Jud, ohu Jizọs Kraịst, bụrụkwa nwanne Jems.+ M na-edetara unu bụ́ ndị a kpọrọ+ akwụkwọ ozi, ndị Chineke Nna hụrụ n’anya, ndị e chebekwara maka Jizọs Kraịst:+
1 Abụ m Jud, ohu Jizọs Kraịst, bụrụkwa nwanne Jems.+ M na-edetara unu bụ́ ndị a kpọrọ+ akwụkwọ ozi, ndị Chineke Nna hụrụ n’anya, ndị e chebekwara maka Jizọs Kraịst:+