Jud 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha bụkwa ajọ ebili mmiri nke na-eme n’oké osimiri, nke na-ebukọrọ ihe ndị kwesịrị imenye ha ihere bupụta n’ikpere mmiri.+ Ha bụkwa kpakpando ndị na-awagharị awagharị, bụ́ ndị e tinyere n’ebe kacha gbaa itiri ruo mgbe ebighị ebi.+
13 Ha bụkwa ajọ ebili mmiri nke na-eme n’oké osimiri, nke na-ebukọrọ ihe ndị kwesịrị imenye ha ihere bupụta n’ikpere mmiri.+ Ha bụkwa kpakpando ndị na-awagharị awagharị, bụ́ ndị e tinyere n’ebe kacha gbaa itiri ruo mgbe ebighị ebi.+