Mkpughe 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, otu ihe dị mma unu na-eme bụ na unu kpọrọ ihe ndị òtù Nikọleyọs+ na-eme asị otú mụnwa kpọrọ ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:6 Mmezu Mkpughe, p. 35-36 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 11
6 Ma, otu ihe dị mma unu na-eme bụ na unu kpọrọ ihe ndị òtù Nikọleyọs+ na-eme asị otú mụnwa kpọrọ ya.