Mkpughe 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, chegharịanụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị, m ga-abịakwute unu ọsọ ọsọ, jirikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ndị ahụ agha. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Mmezu Mkpughe, p. 31-32, 44-45 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 14
16 N’ihi ya, chegharịanụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị, m ga-abịakwute unu ọsọ ọsọ, jirikwa ogologo mma agha dị n’ọnụ m+ lụso ndị ahụ agha.