17 “‘Onye nwere ntị, ya nụ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a:+ M ga-enye onye meriri n’agha+ ụfọdụ mana e zoro ezo.+ M ga-enyekwa ya obere okwute na-acha ọcha. E dekwara aha ọhụrụ n’elu obere okwute ahụ. O nweghịkwa onye ma aha ahụ ma ọ́ bụghị onye nwetara ya.’